Abụ m Achịcha Dị Ndụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Abụ m Achịcha Dị Ndụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Abụ m Achịcha Dị Ndụ Lyrics
s/m.m-.m.f:r/d:-:-:-/m:d:d:s,/l,:-:-
Chorus: Abụ m achịcha dị ndụ Dinwenụ n’ekwu.
Abụ m achịcha dị ndụ si n’eluigwe bịa,
Abụ m achịcha dị ndụ nri n’enye ndụ n’ezie,
Abụ m achịcha dị ndụ si n’eligwe bịa
Onye riri ahụ mo oooo onye ñụrụ ọbara mo ga-adị ndụ ezie.
Onye riri ahụ mo oooo onye ñụrụ ọbara mo ga-adị ndụ ọkpụ.
1. Kristi ekwugo ya wee sị beere sọ ma iriri ahụ n’ọbara nwa nke mmadụ ñụkwa-ọbara ya beere sọ ma iriri ya nwanne m iriri ahụ moo beere sọ m’ịñụrụ ọbara m ọbara dị okeọnụ Ị gaghị enwe ndụ n’ime gị.
2. Kristi bụ achịcha dị ndụ n’enye ndụ ebighịebi
Kristi bụ achịcha dị ndụ Nna nyere anyị bịanụ naranụ Kristi onye nwụrụ maka anyị bịanụ naranụ Kristi onye zọpụtara anyị.
3. Abụ m achịcha dị ndụ DC.
Ndị otu Kristi – Abụ m achịcha dị ndụ
Kristi ekwugo – Abụ m achịcha nke ndụ
Naranụ m rie – Abụ m achịcha dị ndụ
Naranụ m ñụọ – Abụ m achịcha dị ndụ
Nri n’enye ndụ – Abụ m achịcha dị ndụ
Nri si n’igwe – Abụ m achịcha dị ndụ
Achịcha mara mma – Abụ m achịcha dị ndụ
Achịcha dị nsọ – Abụ m achịcha dị ndụ
Rie nweta ndụ ebighịebi – Abụ m achịcha dị ndụ.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị