Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Fr. Tony Egbo which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ Lyrics

Chorus: Abụ m ụzọ bụrụkw’eziokwu na ndụ, bịanụ biri n’ime m.

1. Onye riri ahụ m ñụkwa ọbara m,

A ga m’ebi n’ime ya.

2. Onye nụrụ okwu m kwekwara na ya,

A ga m’ebi n’ime ya.

3. Onye n’emejuokwu m nwekwa okwukwe,

A ga m’ebi n’ime ya.

4. Onye nụrụ okwu ya bịa kwere na ya,

Ọ ga-ebi n’ime ya

5. Okwu ya bụ eziokwu k’anyị kwere na ya,

Ọ ga-ebi n’ime anyị.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns