Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha Lyrics
m/m:-:-/r:r:d/d:-:-/d:-:l/d:-:-/r:r:d/d
Chorus: Alleluia — Aleluya.
d:d:d/d:r:d/d:d:d/t:r:-/m:-:-
1. Achịcha nke eligwe bụ ihe o nyere ha.
2. Achịcha ndị Mmụọma ka mmadụ na-eri.
3. Abụba dị n’ọka, ka o ji zụ ha.
4. O nyejuru ha afọ, n’anụ si n’okwute.
5. Achịcha na mmanya na-enye mmadụ obi añụrị.
6. Ahụ m bụ ihe oriri, Ọbara m ezigbo ihe ọñụñụ.
7. Onye riri ahụ m bi n’ime m. Mụnwa ebiri n’ime ya.
8. Anatago m Jesu n’obi m, Ọ bụ ụbọchị añụrị
9. Otito dịrị Nna, na Nwa na Mmụọ Nsọ, Achịcha nke eligwe bụ ihe o nyere ha.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị