Aga m Anata Jesu N’Obi m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Aga m Anata Jesu N’Obi m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Aga m Anata Jesu N’Obi m Lyrics

d.m/s:s/f.m:r.d/l:d’/-:

1. Ọ na-asọ m ka nata Jesu n’obi m

Dinwenụ bịa bata n’ime obi m

Nọnyere m oge nile m nọ n’ụwa

Dinwenụ bata n’obi m.

Chorus: Aga m anata Jesu

biko bata n’ime obi m

Egwu adịghị mgbe ọbụna ị nọ n’obi m

Ị ga-eduba m n’alaeze gị. DC.

2. Aka nke ịhụnanya Ị na-echedo m

Okwu nke ndụ nke Ị gwara m n’oziọma

Biko gbaghara m mmehie m nile

Ka m wee tosị ịnata gị.

3. N’oriri nsọ nke ụbọchị tata

Jesu Kristi nye anyị grasịa Gị

K’anyị wee tosị ịba n’alaeze Gị

Dinwenụ m bata n’obi m.

4. Biko chebe mkpụr’obi mgbe ncha

Ka ekwensu ghara i nwe ike n’ebe ọnọ,

Mụnwa maara na Ị ga-edebe mụ

N’ime obi Gị ebighịebi.

5. Otito dịịrị Nna na Nwa Ya na Mmụọ-Nsọ,

Ha atọ bụ otu Chukwu,

Etu ọ dịịrị n’izizi ga n’adị

Etu ahụ ruo ebighịebi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns