Aga m Eje Nara Ahụ Kristi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Aga m Eje Nara Ahụ Kristi‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Sir Jude Nnam which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Aga m Eje Nara Ahụ Kristi Lyrics

Aga m eje nar’ahụ Kristi (nri ndị ọma) aga m eje n’alta wee nar’ahụ Kristi, ahụ Dinwenụ Jesu Kristi n’I-ne nye ndụ o, Ahụ Dinwenụ m Jesu Kristi n’Ị dị ụtọ nri ọma.

1. Kristi kwuru sị abụ m achịcha ndụ, abụ m achịcha ndụ nke si n’eluigwe bịa n’ụwa. Ony’ọbụla riri ya bụ achịcha g’enwe ndụ ebighịebi, ony’ọbụla riri ya bụ achịcha ga-adị ndụ ọkpụ nri ọma, Kristi n’akpọ m oku n’aga m azaa (Ch)

2. Dinwenụ m kwuru sị abụ m ndụ. Abụ m mbilite n’ọnwụ abụ m ndụ, ony’ọbụla kwere na mụ ọ gaghị anwụ anwụ, ọ bụrụ na ọ nwụrụ ọ ga-adị ndụ ọzọ nri ọma Krist na- akpọ m oku na-aga m aza.

3. Ọbụrụ na ụnụ erighị ahụ m oo, ọbụrụ na ụnụ añụghị ọbara m oo ụnụ ama enwenata ndụ ime ụnụ okwu Jesu achịcha na-enye ndụ nriọma Kristi na-akpọ m oo oku na-aga m azaa.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns