Aga m Enye Chukwu Onyinye [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Aga m Enye Chukwu Onyinye‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Aga m Enye Chukwu Onyinye Lyrics

Ebe ọbụ na Chineke n’emere m ihe m na-arịọ ya.

Refrain: Aga m ekele ya na ọ na-eme mma Onyeọma. DC.

Ref/Ch: O siri na ntụ wee kepụta mo Onyeọma.

Otiri m ndụ nyekwa m amamihe.

Ekele dịrị ya afọma ya ebuka. Ref/Ch.

O nyere m ndụ nyekwa m Ọganihu. Ref.

Ọ na-echekwaba mo n’ụzọ nile. Ref.

Ahinze Chukwu onye n’enye Onyinye. Ref/Ch.

N’ụtụtụ nile ọ bụ ya n’edu mo. Ref

N’ehihie nile ọ bụ ya n’edu mo. Ref.

Chukwu nọ m nso. Ref.

Mgbe m n’agụ nkụ ọ bụ ya n’eche mo. Ref.

Mgbe m n’aga mmiri ọ bụ ya n’eche mo. Ref.

Mgbe m nọ n’ụlọ Chukwu n’eche mo. Ref/Ch.

Amamihe mo ha ncha si na Chi. Ref.

Ezi omume mo ha ncha si na Chi. Ref.

Okwu m n’ekwu ekwu ya n’enye m ike. Ref/Ch.

Amụtara m Nwa bụ na Chi m Kwerekwe. Ref.

Akụ m nile Chineke nyere m ha. Ref.

Keleenụ Chukwu nyere m ha. Ref.

Kelenụ Chukwu onye n’enye onyinye. Ref/Ch.

Ọnwụnwa bịara mo Chineke nọ m nso. Ref.

Na nsogbu nile sọ ya n’akasi m Obi. Ref.

Mgbe ihe egwu n’eme Chukwu na-agbara m ọgụ. Ref/Ch.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns