Aga m Eri nri Ndị ọma [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Aga m Eri nri Ndị ọma‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Aga m Eri nri Ndị ọma Lyrics
.s-.m:m/s:s:s/s:f.r:r/m:m:m/m:d.s:s/d:-.l:-/f:-.s:l/f:-.s:m/
Chorus: Kristi n’enye nri ndị ọma
Aga m eri nri ndị ọma
Aga m eje na altar ka Kristi zụọ m nri,
Arụ n’ọbara ya ka m g’eri ka m g’añụ.
1. O Dinwenụ m bịa n’ime obi m
O Dinwenụ chebe m oge nile.
2. Nwatụrụ Chukwu Eze ndị ọma
Gị bụ Chukwu bata n’ime obi m.
3. Onye kere m onye kere m
Onye kere m, Bata n’ime obi m.
4. Okwu emere ahụ, Chukwu bịara
Chukwu bịara mak’ihi ndị ome njọ.
5. O Dinwenụ, mere anyị ebere,
O Jesu nke bụ sọ ịfụnanya.
6. Ihe oriri, Ihe ọñụñụ
Ihe oriri si n’igwe bịa n’ụwa.
7. Ụmụ Chukwu tonụ Chukwu,
Chukwu kere anyị abịa n’obi anyị.
8. Anyị etoghị eto, ị nabata Gị
Gị bụ Chukwu si n’igwe bịa n’ụwa.
9. Otito dịrị Nna, otito dịrị Nwa,
Otito dịrị Nwa na Mmụọ-nsọ. Amen.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị