Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi Lyrics

1. Olee ihe iji hapụ ndị ụrụ ala, Ha a na-akpagbu ndị iheọma, ihe na‐agara ha nke ọma, Ma ndị iheọma na-ata ahụhụ. Osebụrụwa biko oleezi uru iheọma.

Chorus: Aga m n’ihu ndị ụrụ ala enweghị isi,

Aga m n’ihu ndị ụrụ ala bụ mma makiri oge.

Ha g’aracha iko ahụhụ, Ndị ọma jisie ike

mgbe a ga-akwụ ha ụgwọ atụyila n’ụkwụ.

Chineke ga-ehicha h’anya Mmiri,

mmegbu agaghị adịkwa.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns