Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m Lyrics
d/m:r:d:t,/l:-:l:-/:d:d:d/s,:-:-:-
Chorus: Ahụ Kristi bụ sọ mma bịakwute m
Ọbara Kristi nke ji gbapụta ụwa.
1. Ọ bụ sọ ndị n’eburọ njọ n’obi
Bụ ndị nwere ike ị nata Ya, n’obi añụrị.
2. Ndị nile natara Jesu n’obi
Ma ha bukwa njọ ogbugbu n’obi
dakwara iwu.
3. Onye na anata Jesu n’obi dị mma
Ga enwe añụrị n’enweghị ube
n’ụwa ọzọ.
4. Onye natara Jesu ga-adị umeala
Ọ ga-adị ọcha pụrụ iche n’ime obi ya.
5. Ekworo, anya ukwu, na obo,
Nna wepụ.
N’obi ndị nile natara Jesu Kristi.
6. K’anyị zere iwu nile Nna tiri
N’iwu nile nke Nzukọ na nke Obodo.
7. Maka na iwu nile si n’eluigwe bịa,
Ka nke Nzukọ nke obodo tiiri anyị.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị