Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ Lyrics
s,.d:-.l,:t,/s,:-.l:-.l/l:-:-
Chorus: K’anyi kukienụ jee nata
Ahụ n’ọbara Kristi
Nri dị mma na-enye ndụ
Nri Kristi kwadoro anyị
Bịa rienụ bịa ñụọnụ bịanụ rienụ
Bịa rienụ bịa ñụọnụ bịanụ rienụ
Rienụ ahụ n’ọbara Krist,
ahụ n’ọbara Kristi dị omimi esepkuoro m Gị,
Ahụ Kristi Nri dị nsọ.
1. N’ezie ọ bụ ihe dị elu dị omimi
Na Krsiti welụ onwe ya tinye
na Sacramenti dị asọ.
2. Oriri ahụ n’ọbara Kristi Nri dị nsọ,
onye riri ahụ Kristi n’etoghị eto
ritalụ onwe ya ọnwụ ebebe.
3. Ahụ n’ọbara Kristi bụ nri n’enye ndụ
n’ebe ndị bụ ezigbo ụmụ Chineke nọ.
4. Ọ na-enye obi añụrị n’ime mmụọ,
maka n’ọbụ Dinwenụ anyị debere ya,
mgbe ọ na-ahapụ ụwa.
5. Otito na nsọpụrụ dịrị gị
Kristi Onyenweanyị,
Onye dị ndụ n’achị ụwa nile ebebe.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị