Anyị bụ Otu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị bụ Otu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị bụ Otu Lyrics

Chorus: Otu achịcha, otu iko, ka anyị bụ igwe bu.

Anyị nile bụ ndị n’eri otu achịcha na-añụ otu iko.

1. E nwere otu okwukwe na Baptism

Otu Dinwenụ, Otu Chineke.

2. Anyị nile bụ ndị mere Baptism na Dinwenụ

anyị nile bụ otu na Dinwenụ.

3. K’anyị nile bụ ndị na-eri otu achịcha nwekwaa otu obi, nwekwaa otu mmụọ.

4. K’anyị nile bụ ndị na-eri otu achịcha bụrụ otu,

Etu Nna, na Nwa, na Mmụọ-Nsọ si bụrụ otu.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns