Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu Lyrics

Chorus: Anyị erunyelụ ị O Chukwu

Aja arụ n’ọbala nke nwa Ị

Priest n’achụ n’aha ndị kwelụnụ

Nna nalụ onyinye dị ọcha nke anyị.

1. Ọ bụ emume dị elu dị omimi

K’ anyị welụ obi ọcha wee runye Ya

Anyị ayọba Ị anyị ekene Ị

N’esekpu n’ume anị n’ebele nke obi.

2. Onyinye anyị wụsalụ n’elu altar Ị

Bụ achịcha ya na mmanya ikike anyị

Ndụ n’afụfụ anyị, ọlụ n’anụlị anyị

N’alụ O Chukwu, Obi anyị ya na Onyinye anyị.

3. N’alụ ya maka mkpochapụ njọ nke mmadụ

Maka ọdị mma nke ndị otu Kristi.

Ka ndị dị ndụ n’ụwa ka ndị nwụlụ anwụ

N’alụ ya maka nlogha ndị n’ amarọ gị.

4. Tobe Nna tobe nwa ya na Chukwu Mmụọ Nsọ

Ọlụ n’amamihe Chukwu dị ebube

O Nne anyị Marịa bụ Virgin dị elu.

Mee k’ụmụ Ị keta añụlị nke dị n’eluigwe.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns