Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna Lyrics

m:s.s:s:f/m:d.d:r:-/r:m.d:f:m.r/d:t,.t,d:-//

Chorus: Anyị n’arịọ gị Chineke Nna k’ịgọzie onyinye anyị n’enye gị.

m:s.f:m:r/d:r:t,:-/r:m.r:d:l,

1. Mee k’osi na mụọ anyị pụta,

ka okwesị n’ịga anara ya.

s.:t.t:d:-//

2. Si n’ihe nile anyị n’enye

Mee ka anyị bụrụ ezigbo ụmụ gị.

3. Ọla ọcha ma ọbụ ọla edo,

Chineke ọ dịghị nke m ji bịa.

4. Ọbụ nanị n’ebere Gị,

Ka m tụkwasịrị ndụ m nile.

5. Lee m anya meere m ebere;

Ihe m nwere ka m nyere Gị.

6. Otito dịrị Chukwu Nna

Na Nwa na Mụọ Nsọ ụwa ebebe.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns