Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Sir Jude Nnam which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ Lyrics
Refrain: Anyị nile bụ otu na Dinwenụ ndị ejir’ọbara nwatụrụ gbapụta. Anyị nile n’ụmụnna na Dinwenụ ndị eji ọbara nwatụrụ gbapụta (wee gbapụta). K’anyị gosị, gosị gosị gosị ịhụnanya n’okwu n’omume anyị (n’omume) k’anyị gosị, gosị, gosị n’anyị bụ otu na Dinwenụ ọbara Jesu ejikọgo anyị ọnụ, anyị nile abụrụgo ofu.
1. Anyị nile bụ ndị kwere na Dinwenụ, bụ ndị kwere (bụ ndị kwere) bụ ndị kwere (ndị kwere) bụ ndị kwere, bụ ndị kwere na Dinwenụ, ndị natara otu okwukwe, otu okwukwe na baptism, anyị abụrụgo otu na Dinewnụ m. Ref.
2. Alto and Teneor (Dinwenụ emego anyị) Dinwenụ emego anyị, ndị n’eso ụzọ ya ndị edoro nsọ, ndị g’eketa oke n’eligwe ndị g’eketa oke n’ alaeze eligwe. (Ref)
3. (Kristi ejikọ anyị ọnụ, ọbara Kristi zọr’anyị, Kristi ejikọgo anyị ọnụ ọbara Kristi bụ njikọ.) Kristi ejikọ g’anyị ọnụ) Kristi bịa Dinwenụ Chukwu nke m o ọbụ gị njikọ nke ndị kwere na gị biko jikọ anyị ọnụ jikọ ụmụ gị.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m