Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi Lyrics

s:m.l/s:s.d’/t:l.l/s:-

1. Ọ bụ ihe omimi nke ka uche mmadụ,

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi

Anyị ga-ekwere maka Chukwu kuzili ya,

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi.

Chorus: Kelee ya, ngọzi dịrị, kelee ngọzi dịrị, kelee, ngọzi dịrị Atọ n’otu dị ngọzi (2ice)

2. Nna na Nwa, nyana Mmụọ-Nsọ

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi

Ha ịtọ bụ sọọsọ otu Chukwu

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi. Kelee..

3. Otito dịrị Chukwu onye bụ otu n’onwe ya

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi

K’anyị tobe ya maka ya ker’anyị.

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi. Kelee..

4. Ha jikọrọ ọnụ person ịtọ n’otu.

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi

Anyị n’arịọ Gị ka ichekwaba anyị

Atọ n’ime otu Chineke dị ngọzi. Kelee….

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns