Atụkwasara m Gị obi Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Atụkwasara m Gị obi Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Atụkwasara m Gị obi Chineke Lyrics

s.f/m:s.f/m.m:m.r/d:m.s/f.f:f.m/r;

Chorus: Lee m anya, lee m anya na mkpụr’obi m,

Atụkwasara m gị obi Chineke,

Atụkwasara m gị obi oge nile.

1. Oge nile m nọ n’ụwa O’ Chineke

2. N’oge añụrị n’afụfụ O’ Chineke

3. N’ege m nọ na gratịa Gị O’ Chineke

4. N’oge m nọ na njọ nke m O’ Chineke

5. N’oge arụ ike na ọya O’ Chineke

6. Mere m ebere n’ihi Gị O’ Chineke

7. Atụkwasara m Gị obi O’ Chineke

8. Abụ m nwa odibo Gị Nna O’ Chineke

9. Mere m ebere n’ihi Gị O’ Chineke

10. Obi m n’añụrị na Gị O’ Chineke

11. Atụkwasara m Gị obi O’ Chineke

12. Site tata n’oge nile nke ndụ m O’ Chineke

13. Ịtọ n’ime otu dị ngọzi O’ Chineke

14. Ekwena k’ihere mee m O’ Chineke

15. Nye m nzọpụta onye nwe m O’ Chineke

16. Mee ka nweta ndụ ebebe O’ Chineke

17. Site n’aha Nwa Gị Jesu O’ Chineke

18. Zọpụta m na ajọ ihe nke ụwa O’ Chineke

19. Nụrụ ayịyọ nke nwa Gị O’ Chineke

20. Mere m ebere n’ihi Gị O’ Chineke

21. Cheta Nwa Gị Jesu mere m ebere O’ Chineke

22. Site na Jesu Kristi A-men.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns