Beere sọ ma Iriri Ahụ m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Beere sọ ma Iriri Ahụ m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Beere sọ ma Iriri Ahụ m Lyrics

:t,.d:d/s,:-.s,:-/.s,:-.s,:s, /s,:l,:s, //

Chorus: Beere sọ ma iriri ahụ m

Beere sọ ma iriri ahụ m

Beere sọ ma iriri ahụ m ñụọ ọbara m o,

Ị gaghị enweta ndụ nke m n’ime gị

Ndụ nke na-enye ọñụ ebighịebi.

1. Ahụ m (Ị ga-adịrịrị ọcha n’ime mmụọ na eziokwu), Ahụ m, U Eye ị ga-adịrịrị ọcha n’ime mmụọ na eziokwu, tupu ị bịa ka mụ na gị bụrụ otu, N’oriri nsọ.

2. Onye ọbụna ga-anata m n’etoghị eto, Onye ọbụna ga-anata m n’etoghị eto, n’etoghị eto. Matakwo na ya na-eri ọnwụ ebighịebi.

3. Abụ m ihe oriri n’ọñụñụ, nke dị omimi, Abụ m ihe oriri n’ọñụñụ, ma ị gaghị adị ndụ ma ọ bụrụ na irighị ya.

4. Ngọzi ga-adịrị ha, Bụ ndị nile mere obi ha ka ọ bụrụ ebe obibi nke m o ga-adịrị ha, Ngọzi ga-adịrị ha, Ngọzi ga-adịrị ha Bụ ndị nile mere obi ha Ka ọ bụrụ ebe obibi nke m o, Eye ebe obibi nke m o.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns