Bịa Chineke doo Biko bịa Zanụ Nwa Gị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa Chineke doo Biko bịa Zanụ Nwa Gị‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa Chineke doo Biko bịa Zanụ Nwa Gị Lyrics (Key Ab34)
d.m:m.d:s,/d:-.d:t,/l,:s,.l,:-.s,/s,
Chorus:
Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị (Ị nụgo)
Bịa Onyenwe ndụ biko bịa zanụ nwa Gị,
(Ị nụgo) Zanụ mo, zanụ mo Ị bụ Chineke mo.
1. A na m m’akpọku gị Chineke za mo
a na mgbakwute gị n’oge m nọ n’ime nsogbu
onweghị onye ọzọ m nwere n’ụwa belusọ gị.
2. Ọ bụ ọnụ nwa gị n’akpọ gị n’ime nsogbu, n’ahụhụ ụwa
Ebe mmadụ jizi mmadụ ibe ya achụ nt’ego
Ana m’arịọ gị Chineke bịa – o n’ụwa alago n’iyi.
3. I lee anya n’aka nri ọbụrụ ndị n’eme arụ
Ị tụgharịa kpam kpam ọbụrụ ndị n’ezu ori
Ọkwa mmadụ Chukwu kereke tinye n’ụwa,
n’akpa nganga n’ime ya
mmadụ chegharịa iwe Chukwu n’abịa ngwangwa.
4. Iko njọ m ka m n’ebute n’iru Gị,
Biko Chineke gbaghara sacha m atụtụ njọ juru n’obi mo ezi Nna,
Ka m chakarịa akụ mmir’igwe.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee