Bịa Kelee Ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịa Kelee Ya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịa Kelee Ya Lyrics

Chorus: Onyinye Chineke Onyinye ọma.

Onyinye ọma ka m g’enye Chukwu

Onye Chineke nyere onyinye Bịa kelee ya. DC.

1. Chineke gọziri gị, were akọ n’uche kpa gị n’aka. Ref

Ezi nwanne m lọgharịkene bịa kelee ya. Kelee ya. Ch.

2. Ebe ị mara mma, Ị makwara onye kere gị.

Ọ gịnị ka iji akpa nganga. Ref.

Ezi nwannem lọgharịkene bịa kelee ya.

3. Ego i nwere, ị makwa onye nyere gị

Ọ gịnị ka iji akpa nganga. Ref.

4. Akụ na ụba bụ ọbịa na be mmadụ.

Ejila ya wee nyaa isi. Ref.

Ezi nwannem….

5. Amamihe gị bụ onyinye Chukwu

ejila ya wee lụso Chukwu ọgụ. Ref.

6. Chukwu n’ahụ n’ihe ahụ na nzizo

ka ichere n’ịga aghọgbu Chineke. Ref.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns