Bịa n’ime m Chineke bịa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịa n’ime m Chineke bịa‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịa n’ime m Chineke bịa Lyrics (Key G34)

:m.s:s/f:-:m.r/d:-:d.m/r:-:-//

Chorus: Bịa n’ime m Chineke bịa o

Bịa n’ime m Chineke bịa o

Bịa biri n’obi ndị kwere na gị

Bịa biri n’obi ndị kwere na gị Chukwu.

1. Onye n’enye ndụ, onye n’enye ike, Onye n’enye ntasiobi, bịa biri n’ime m bịa. Onye na-agba mụ ume bịa biri n’obi bịa, bịa biri n’ime m.

2. Sacha m Chineke sachaa mụ o Chukwu. Wụcha m Chineke wụchaa mụ o Chukwu. Chebe m Chineke chebe mụ o Chukwu. Dube m Chineke dube mụ o Chukwu. Mgbe m nọ n’ọñụ dube mụ o Chukwu. Mgbe m n’eru ụjụ dube mụ o Chukwu. Bịa biri n’obi ndị kwere na gị, bịa biri n’obi ndị kwere na gị Chukwu.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns