Bịa nye Ya Ekene [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịa nye Ya Ekene‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịa nye Ya Ekene Lyrics (Key G34)

s,:m/d:-s,:l,/-:l,:f/r.l,:d.d:t,/-:

Chorus: Bịa nye ya ekene

Bịa Sekpuoro ya

Bịa nye ya ekene

Toonụ Chukwu.

1. Kristi hụrụ gị n’anya

Were gbapụta gị na njọ

Were mee gị nwa Chukwu

Toonụ Chukwu.

2. Chukwu hụrụ gị n’anya

Were nye gị ahụ ike

Chekwaba gị n’ihe mberede

Toonụ Chukwu.

3. Ị bụrụ ogbenye kele ya

Afọma Chukwu ebuka

Ụgwọ gị n’echere gị

N’ala eze Chukwu.

4. Ị bụrụ ọgaranya ñụrịa

akụ gị bụrụ nke kwụọtọ

kele Chineke gị

Na Chukwu mere gị ihe.

5. Ị bụrụ ọgaranya kpachara anya

I megbula onye ịka mma

Ihe nile si n’aka Chukwu bịa

ha g’alakwuru Chukwu.

6. Ị bụrụ ogbenye kpachala anya

Enwena obi ọjọọ

n’ebe mmadụ ibe gị nọ

oge Chineke ka mma.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns