Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma Lyrics
d:r.r/d:s,/l:s.f/m:-
Chorus: Bịa Onye nwe ụwa Kristi dị mma,
Biri n’obi anyị Chukwu, Chukwu;
Mee mmadụ k’ọdị mma.
1. Kristi biko bịa na mmadụ adịgh’ike Ọ bụ gịnwa n’enye mmadụ ike nke obi.
2. Kristi nye mụ udo nke Gị n’enwerọ ube, Kristi biko bata biri n’obi m.
3. O nweghị onye n’enye ndụ sọsọ Dinwenụ,
Dinwenụ bịa nye m ndụ.
4. Ebe Kristi g’ebi bụ ebe dị ọcha,
O Chukwu sacha mkpụrụ obi m.
5. Dinwenụ, Dinwenụ, nye anyị ndụ, Nye anyị ndụ nke si n’igwe.
6. Nri ndị ọma n’enye ndụ ka mmadụ n’eri Dinwenụ, Otito dịrị Gị.
7. Bịanụ too Ya keleenụ Eze ọra nile, Bịanụ too Ya keleenụ Eze nke igwe.
8. Kristi nọ n’ime Eucharistịa dị ngọzi, Ekwere m n’ọbụ Gị na-abịa n’obi m.
9. Ụnụ nile ga-enwe ndụ nke dị ebighịebi, Ọ bụ Dinwenụ na-abịa n’obi ụnụ.
10. Kristi nye mụ udo nke Gị n’enwer’ube Kristi biko bata n’obi m.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị