Bịa Onyenweanyị Jesu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịa Onyenweanyị Jesu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịa Onyenweanyị Jesu Lyrics

Chorus: Bịa Onyenweanyị Jesu bịa

Onyenweanyị Alleluia.

1. Bịanụ k’anyị too ya

Bịanụ k’anyị kelee ya – Alleluia.

2. On’eche m oge nile

On’eche m n’ụzọ nile – Alleluia.

3. Ọ bụ ya bụ Eziokwu

Okwu ya eruela ụwa nile -Alleluia.

4. Ọ ga-eji ezi omume

Kpe ndị nke ụwa ikpe – Alleluia.

5. Ọ ga-enye ụmụ ogbenye

Nzọpụta nke ya – Alleluia.

6. Ndị bụ ndị mmegbu

Ga-anata ọpịpịa ha – Alleluia.

7. Otito dịrị Nna

Okwu ya eruele ụwa nile – Alleluia.

8. Otito dịrị Mmụọ-Nsọ

Ụwatụwa nile – Alleluia.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns