Bịanụ bịanụ Ụmụ Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ bịanụ Ụmụ Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship composed by Peace Val. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ bịanụ Ụmụ Chineke Lyrics (Key Bb)

d:m:r.d:t,.l,/s,:t, :d:-

/d:r:m:f.r/d:-/t:-/d:-:-:-

MAỌBỤ

d:m/r.d:t,.l,/s,:t,/d:-

/d:r/m:f.r/d:-/t:-/d:-//

Bịanụ bịanụ ụmụ Chineke,

K’anyị kpọọ isi ala nye Ya

Bịanụ ụmụ Chineke.

Bịanụ ụmụ Chineke Bịanụ,

bịanụ ụmụ Chineke k’anyị kpọọ isi ala nye Ya.

s,:s,/l,:t,/d:-/d:-/d:d.d/r:t,/d:-//

1. Ya kere igwe n’ihe dum nọ n’aya

Ya kerekwa ala, n’ ihe dum nọ n’aya

2. Ihe nile ekereke kpọọ isi ala nye Onyenweanyị

Ọ bụ Eze dị egwu Eze dị ebube

3. Ụmụ mmadụ nile, kpọọ isi ala nye Osebụrụwa

Bata n’ụlọ nsọ ya, n’obi añụrị n’ekele.

4. Otosịrị inye ekele, n’ụlọsọ nke ya

Maka ịhụnanya ya n’ebe mmadụ nọ

5. Ozitere nwa ya, k’ọgbapụta anyị na njọ,

Nwa ya nwụrụ n’obe maka njọ nk’anyị.

6. Ịhụnanya dị otu a bụ nke Chukwu anyị,

Ọ bụ chi dị ebere, Chineke ịhụnanya.

7. Ụmụ mmadụ nile tụọnụ Chukwu egwu

Ike nile si ya n’aka bịa n’ụwa.

8. Chefuo ihe nk’ụwa, ma ịbata n’ụlọ ya

Cheta ihe nk’eligwe, ụlọ nke Nna anyị.

9. Okwer’anyị nkwa, ndị debere iwu nke ya

Inweta ndụ ebebe n’ụwa ọzọ n’igwe.

10. Tinye mkpa gị nile n’aka nke Chukwu

Ọ ga-adịrị gị mma ma ịtụkwasị ya obi.

11. Onye nwe anyị chebe anyị

oge nile ndụ anyị

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns