Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa Lyrics

s:m:f/s:s:-/l:f:s/l:l:-//

Chorus: Bịanụ k’anyị rie, bịanụ k’anyị ñụa,

O Kristi bịa bata n’obi anyị.

1. Abụ m achịcha n’ihe ọ gwara anyị.

2. Belụ sọ iriri m, ñụọ ọbara mụ.

3. Bịanụ n’igwe, nweenụ okwukwe.

4. Chukwu dị ebube, Chukwu dị asọ

5. Nri nke ndị ọma, ka mmadụ n’eri.

6. Nwatụrụ Chukwu Okwu emere ahụ

7. Tibenụ udu kpọbanụ ụbọ

8. Jesu bata biri n’obi anyị

9. Mkpụrụ obi m ñụrịa ñụrịa na Chukwu

10. Anyị ga n’ekwu ihe imere anyị

11. Anyị chụrụ aja etu isiwekwu

12. Chukwu Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ Bata

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns