Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke Lyrics

m.s:m/d.s:m.s/f:l.l/l.s:l:l

d.s:m/f.f:m.m/m:-

Chorus:

Bịanụ bịanụ ụnụ nile k’anyị sekpuoro.

Chineke onye ker’anyị.

1. Chineke Chi ka chi nile enyego

Anyị ndu k’anyị fee Ya.

2. Mmadụ nile ndị bi n’ụwa

G’akpọ isiala nye Ya.

3. Bịanụ k’anyị ncha zukọọ rịọ

Chineke mkp’anyị

4. Bịanụ ụmụ Nna m,

ụnụ adala mba

bịanụ zaa Chineke n’akpọ anyị ncha.

5. Jinụ ọsọ bịa, na Chukwu bụ ọkaka

Ọ na-asị ngị bịa mara ya.

6. Bịanụ kọọrọ Chineke nsogbu ụnụ,

ahụhụ na mkpa ụnụ nile.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns