Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke Lyrics (Key C24)

d:-:s:-/d.m:-.m:-.d:r/l,:d.d:-.t:l/s,:-//

1. Bịanụ wet’ihe onyinye k’anyị nye Chineke,

Bịanụ wet’ihe onyinye k’anyị ny’ọkaka

Ọbụ Onye amara na onye okike Chineke ukwu.

s:-:-m/d:-:m:m/r.r:-.t:r:d//

Refrain: Chineke onye ker’ụwa chọ ya mma,

chọ ya mma,

Chọ ya mma nye ụmụ Gị

Otito nile dịrị Gị, Ekele nile dịrị Gị,

Nna dalụ o dalụo Imeka.

2. Mmadụ loo n’obi gị

Chee ihe dị iche iche

Mmadụ loo n’obi gị

Mar’ihe Ị g’eme

K’ịhụ amara

Na ihe ebube

Nke Eze Otito. Ref.

3. O Nna nara ọrụ ekele

Gọzikwa anyị nile,

O Nna nara ọrụ ekele

Gọzikwa ụmụ gị

Bụ ndị I mere

Ka ha bụrụ ndị ama

N’iso ụzọ Gị. Ref.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns