Biko Chukwu Eji m obi m Nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Biko Chukwu Eji m obi m Nile‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Biko Chukwu Eji m obi m Nile Lyrics

s:s/l,.d’:t.l/s:f/m.m:-

/s:s.l/s.f:m.f/r:d.r/m.m:-

/s:s/l.d’:t.l/s:t/d’:-/

Chorus: Biko Chukwu eji m obi m nile,

N’arịọ Gị k’anyị ghara ijehie ụzọ.

Biko nara ekpere nk’ụmụ Gị.

1. Nye anyị gratịa k’anyị ghara ijehie ụzọ

2. Duo anyị n’ụzọ nk’anyị ji enwe añụrị

3. Ka ajọ mmadụ hapụ ịchị anyị ọchị n’ihu.

4. K’anyị soro Gị nwe añụrị n’eligwe.

5. Nye anyị okwukwe, ịhụnanya, n’ezi omume.

6. Ka ndụ m nile bụrụ sọ ezi omume.

7. Wepụ ihe nke ga-eduba anyị n’ajọ ihe.

8. Chebe anyị nche oge nile, O Nna dị nsọ.

9. Chineke Nna onye ji ike nile.

10. Ekele Gị bụ onye nche anyị mgbe dum.

11. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ-Nsọ.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns