Bunye Chineke Onyinye Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bunye Chineke Onyinye Gị‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Dr Jude Nnam which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bunye Chineke Onyinye Gị Lyrics (Key G44)

Chorus: But’onyinye gị ka ibunye Chineke onyinye

Onyinye mara mma n’asọkwa Chineke,

Nye ya onyinye gị, nke si n’ime mmụọ gị,

Buru ya bịaruo nso, n’ebensọ ya.

1. Kelee Chineke nwannem,

K’anyị keleekwa ya maka afọma ya.

N’enweghị ube n’ebe mmadụ nọ. DC.

2. Nwanyị ajadu nyer’onwe ya makana

O nweghị ihe ọ ga enye Chukwu

Wer’ole inwere nye Chineke

Ọ g’agọzikwa gị. DC.

3. But’onyinye o, buru bịa n’ihu Chineke Eze,

Eze ker’ụwa niile, bịa nye ya ekele. DC.

4. Kelee ya bute onyinye n’ihu ya

Tobe ya, bute onyinye n’ihu ya,

Kelee Chineke bụ onyenweanyị,

bute onyinye gị n’ihu ya. DC.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns