Buru Ụzọ Chọwa Alaeze [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Buru Ụzọ Chọwa Alaeze‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Buru Ụzọ Chọwa Alaeze Lyrics
Chorus: Burugoduru ụzọ chọwa alaeze nke eligwe, n’ihe nile dị n’ime ya. Ihe ndị ọzọ fọdụrụnụ, dịka akụ n’ubu Chineke kere gị, kekwara akụ na ụba ga enye gị ha mmaji.
1. Mmadụ cheta na akụ na ụba na ihe ekike na iheọma nile dị n’ụwa bụ nke ga-agafe ihe nke Chukwu ga-adị ọkpụ, ọ ga-adị ebighịebi, ka anyị chọwagodụnụ alaeze nke Chukwu, n’ihi n’ọjụrụ anyị sị “kedụnụ ihe ọ ga-abara mmadụ onye ritachara ụwa nile n’elele, ma mkpụrụ obi ya efunarị ya laa n’iyi.
2. Ka anyị gbakwurunụ Chineke kọọrọ ya mkpa anyị n’ihi na ọ gwara anyị sị ụnụ echegbuzina onwe ụnụ, banyere ihe ụnụ g’eri. Aka na ụba na ihe ekike. Mụnwa bụ onye kere ụnụ na-echere ụnụ nile n’otu n’otu.
3. Leenụ ka osiri bụrụ na ụmụ nnụnụ nke igwe, anụ bi n’ọhịa, ha adịghị akọ nke ha na-egwute. На adịghị eche echiche banyere onwe ha ma Chineke bụ onye kere ha na enyejusị ha afọ.
4. Kedụzi maka ụnụ ụmụ mmadụ ọbụna ụnụ akaghị ihe nile ndị a mkpa n’ihu nke Chukwu. Ọ gịnị mere ụnụ ji echegbu onwe ụnụ, ebe ụnụ nwere onye inye aka kwesịrị obi dum.
5. Mmadụ cheta n’akụ n’ụba na ihe ekike na iheọma nile dị n’ụwa bụ onyinye Chukwu, O nyere gị ha ka ha bụụrụ gị ihe enyemaka iji kwadebe maka ndụ ebebe. Ekwela ka ha nara gị alaeze. Ma gị ekwela ka ihe ọma Chineke meere gị chigharịa bụụrụ gị ihe amamikpe.
Other Igbo Offertory Hymns
- Aja Dị Nsọ
- Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna
- Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke
- Bịa nye Ya Ekene
- Bunye Chineke Onyinye Gị
- Bute Ihe Onyinye
- Bute Onyinye
- Butenụ Onyinye Dị Mma
- Butere Chineke Onyinye Gị
- Cheta ihe nile Chineke meere Gị
- Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị
- Kele Chineke Jaa Ya Mma
- Chukwu Biko Nara Onyinye
- Chukwu Nna Nara
- Chukwu Nwa Emere Mmadụ
- Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar
- Ejila Onyinye Chineke eme Ngala
- Ihe m Nwere ka m Ga enye Dinwenụ
- Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ
- Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа
- Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe
- Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị
- Mmụọozi nke Chineke bu Ite Mgbaisiọma
- Nara Ekele Chukwu N’enye Ezi Onyinye
- Nara O Chukwu
- Nara Onyinye Gọzikwa Ụmụ Gị
- Nara Onyinye Gọzie, Chukwu
- Nye Onyinye Chineke
- Onye Dịka Chukwu
- Nye Chineke Onyinye
- Nye Ya Onyinye Dị Mma
- O Chukwu Biko Nara Aja
- Onyinye Dị Asọ
- Ọkaka Imeka
- Olisa Doo
- Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha
- Onyinye Ajadụ Nyere
- Onyinye Obi Ọcha
- Onyinye Mara Mma
- Onyinye Ọma
- Pụtanụ K’anyị nye Chineke Nna Onyinye
- Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke
- Were Onyinye Dị Mma Kelee Ya
- Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu
- Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị
- Chukwu Họtalụ Abraham
- Kristi Dinwenụ Ụkọchukwu Ebebe
- Chineke Nna Onye na-enye Onyinye
- Chukwu Nna Dị Nsọ Anyị Ekele Gị
- Ekele Dịrị Onye Onyinye
- Ekene Marịa Ezigbo Nne
- Jesu Nara Onyinye Anyị
- Kedụ ihe m ga-emere Chineke
- Wetanụ ihe Onyinye dị mma, Nye Chineke
- Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu
- Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe
- Onyinye nke Chukwu
- Ọlaọcha na Ọlaedo
- Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri
- Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m
- Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ
- Werenụ Onwe Gị nye Chukwu
- Aga m Enye Chukwu Onyinye
- Bịanụ Ka Anyị Keleenụ Chukwu
- Bịa Kelee Ya
- Buru Ụzọ Chọwa Alaeze
- Chinaemere m
- Ezi Chukwu Nara Aja Anyị
- Jesu Nwa Chineke Abịago
- Mma Mma Jesus
- Nara Aja N’aka Ụkọchukwu
- Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị
- Ọ Gọzie Gị Kelee Ya
- Onyinye Siri N’ezi Obi
- So m Too Chukwu
- Kosisọ Chukwu
- Chinecherem
- Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu