Chebe m O Nna [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chebe m O Nna‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chebe m O Nna Lyrics
1. Mmiri nke ndụ na-ezosi ike
Ifufe nke ndụ na-efesi ike
Ebili mmiri na ọgbahara
Jupụtara ebe nile n’ụwa.
Chorus: Chebe m o, Chebe m o
Chebe m o, chebe m o Nna
Na mma ma na njọ
Nna chebe nwa gị. DC.
2. Ekwensu dịka oke ọdụm
nke n’agbọ ụja, nke iwe dị
na-ejegharị n’ebe dum
Na-achọsi ike onye ọ ga-elomi.
3. Ndị isi nke ụwa na ndị dị ike
Ndị dị akọ na ndị maara ihe
Ndị a n’ezipụta onwe ha
N’arụ ndị ọnọdụ ha dị ala.
4. Biko, ka obi m dị n’aka Gị
Ka ụzọ m bụrụ nke Iziri
Ka wee zoro na ndo nku Gị
Ebe ụdọ na ọñụ zuru oke dị.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m