Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị Lyrics
1. Cheta, Cheta, Cheta na ọ dịghị ihe nyịrị, Chukwu bụ Nna gị, onye mara ihe Ị na-achọ nke dị n’obi gị, Ọzọ mata, mata na o nyere gị ihe nile Ee maọbụ, Ọkpara ya o nyere ha dum n’ihi gị.
Chorus: Igekwe ọ bụrụ na ị chọrọ n’ezi okwu
Igekwe ọ bụrọ na ị chọrọ, Chukwu nke igwe bịara.
Chukwu nke igwe nwụrụ ọnwụ n’ihi gị.
Cheta, ghọta n’ọdịghị ihe dị
Chukwu oke mma maọbụ dịkwa oke ọnụ, maọbụ ụba ka nke a.
Ọzọ mata, mata na onyere gị ihe nile Ee maọbụ ọkpara ya onyere ha dum n’ihi gị.
2. Cheta, Cheta, Cheta na ọ dịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị Onye mara ihe ị na-achọ nke dị n’obi gị, Ọzọ mata, mata na igwe bụ ọlụ aka ya ee, Gịnwa bụ ọlụ aka ya, o kere ha dum n’ihi gị.
3. Ọzọ kwere, kwere na o nyere gị ihe nile Ee. Maọbụ ọkpara ya o nyere ha dum n’ihi gị. Ọzọ mata, mata na Igwe bụ ọlụ aka ya Ee. Gịnwa bụ ọlụ aka ya, o kere ha dum n’ihi gị.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị