Cheta ihe nile Chineke meere Gị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Cheta ihe nile Chineke meere Gị‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Chukwudinka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Cheta ihe nile Chineke meere Gị Lyrics (Key A34)
Int: Cheta ihe nile Chineke meere gị
Cheta ihe nile Chineke mere n’eb’ịnọ
Oge elugo mgbe ịge ji bịa nye Chineke onyinye.
(d,:l,:s, bass)/d.m:-.m:m/r:r:d:t,/l,.l,:d:d/s,:-:-
Chorus: O nwanne m cheta ihe nile Chineke mere n’ebe ịnọ
Cheta ihe nile Chineke mere n’ahụ gị,
Nwanne m kulite bịa nye y’onyinye,
Oge elugo mgbe ịg’eji bịa nye Chineke onyinye.
1. Bịa n’ihu Chineke were nye ya onyinye
bịa nye ya onyinye dị mma doo nwannem
kulite og’elugo mgbe ịge ji bịa nye Chineke onyinye.
2. Onyenwanyị hụrụ gị n’anya wee nye gị ahụ ike
Ị ge’eji gịnị wee bịa kele ya og’elugo………….
3. E-go nile I nwere kedụ ebe osiri bịa,
Ụmụ gị nile ebee ka ha siri bịa.
Og’elugo…………
4. Nwanne m kulie were onyinye bịa nye Chukwu,
Kele ya n’ọbụ ya n’echekwa gị abalị nile.
Og’elugo………….
5. Were obi dị ọcha bute onyinye gị n’ihu Chineke doo
obi ọcha ka ọ n’achọ, onyinye dị ọcha ka Chineke na anara.
Og’elugo……………
6. N’ihi-na Chineke bụ onye dị nsọ
Inye ya onyinye ọ g’emekwa ka akụ na ụba gị bawanye,
Oge elugo mgbe ịge eji bịa nye Chineke onyinye.