Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị Lyrics

d’:s/m:m/l:s.f/m.f.m/r:-.m/s:f.f/l:-r/f:m.m/m:-

Chorus: Chineke nara onyinye nke ụmụ gị

Nara achịcha na nnanya gọzie. (DC)

m.r/d:s,/d:m/s:s/s:-l/f:f

1a. Ihe aka ọrụ mmadụ rụtara k’anyị

n’eji efe gị Chukwu Nna kere anyị. (chorus)

f:-.s/m:d.f/m:s/d:l,/d

1b. Nara O Chukwu kasị elu

Nara achịcha na mmanya gọzie

Nara ụmụ Gị nyere Gị

Nara achịcha na mmanya gơzie

K’anyị n’ejiefe gị Chukwu Nna kere anyị (Chorus)

2a. Mee k’onyinye ndị a ghọọrọ anyị

Ahụ na ọbara gị n’enye ndụ

Mkpụrụobi kasị mma. (Chorus)

2b. Nara O Chukwu dị afọma

Nara achịcha na mmanya gọzie

Achịcha n’enye ndụ nke mmụọ

Nara achịcha na mmanya gọzie (Ref/Chorus)

Ref: Ihe aka ọrụ mmadụ rụtara

3a. Si n’onyinye ndị a ka enye anyị ndụ na ịhụnanya,

K’anyị na-arụ ọrụ dị gị mma. (chorus)

3b. Gbaghar’anyị mmehie anyị nile

Nara achịcha na mmanya gọzie

Ka obi anyị dị ọcha n’ihu Gị

Nara achịcha na mmanya gọzie.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns