Chineke Nna Onye na-enye Onyinye [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chineke Nna Onye na-enye Onyinye‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chineke Nna Onye na-enye Onyinye Lyrics

Chorus: Chineke Nna onye n’enye onyinye

Nara onyinye nke ụmụ gị na-enye gị. DC

1. Bute onyinye ụnụ bịa nye Chukwu

Onye kere madụ nile,

Onye obiọma Olisaebụrụwa.

2. Nara onyinye anyị Nna.

Chineke biko biko, ịnụ Nna.

3. Nye Chukwu ezi ekele

Nye Chukwu otito

Were ihe aka ọrụ gị rụtara kelee ya.

4. Otito dịrị Chineke,

Onye na-enye m onyinye dị mma.

Chineke naranụ moo Nna do

N’ikwesịrị ya.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns