Chineke Onye nwe m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chineke Onye nwe m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chineke Onye nwe m Lyrics
:s:m/d:l.l:s/-:s:m/d:m.m:r.r//
Chorus: Chineke onye nwe m,
Chineke Chukwu kere m
Ekele dịrị Gị Nna Chukwu
Biri n’ime m, ka m biri n’ime gị
Nyere m aka nna ka m dị mma (2x)
1. Sọ gị bụ Dinwenụ, sọ gị bụ Chukwu kere m
Onye ka m ga-atụ egwu ma gị nọrọ m nso
Ọkwa gị bụ Dinwenụ, ọkwa gị bụ Chukwu kere m,
Onye ka m ga-atụ egwu ma gị nọrọ m nso.
2. Mgbe m kpọkuru gị Dinwenụ bịa zaanụ mụ o (2x) o nweghị onye inye aka m nwere karịa gị Dinwenụ onweghị onye inye aka m nwere karịa gị Dinwenụ.
Bass: Nọnye kwara ‘yịo biko Nna Chukwu
N’ime ọnwụnwa nile Biko Chukwu
N’ihe mberede nile N’ihe mberede nile
N’ihe afụfụ nile mberede nile
N’ime ihe egwu nile.
Chebe anyị O Chukwu
N’aka ndị iro nile “ “
N’ime ọnwụnwa nile “ “
N’ime Nsogbu ụwa nile “ “
Ịnụgo Nna biko
Chebe anyị O Chukwu
Sop: Ezi Chineke nụrụnụ o
Chebe anyị O Chukwu
Onye nwe ndụ nụrụnụ o
Chebe anyị O Chukwu.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị