Chukwu Biko Nara Onyinye [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Biko Nara Onyinye‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Biko Nara Onyinye Lyrics (Key C24)

s/s:-:m:s/s:-:m:l/l:-:f:l/l:-:-

Chorus: Chukwu bụ onye Eze

Nye ya onyinye ọma

Chukwu biko nara onyinye

1. Were onyinye dị mma k’anyị keleenụ ya.

2. Sọ gị O Chineke k’anyị ga na-ekelee

3. O Chineke nara Nara iko nsọ.

4. Meere anyị achịcha na mmanya ka ọ bụrụ nri ndụ anyị.

5. O Chineke gọzie Ezi na ụlọ anyị.

6. O Chineke gọzie gọzie ụmụ anyị.

7. Aja nke Kalvarị aja nke nzọpụta.

8. Anyị na-achụ aja anyị bụ ndị nke gị.

9. Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns