Chukwu bụ Onye nche m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chukwu bụ Onye nche m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chukwu bụ Onye nche m Lyrics
s/s:-:m/l:-:l/s:-:-/l:d’:s/s:-:f/f:-
:r/m:-:-/-:-d/l:t:s/m:-
:l/f:s:s/m:m:l/d’:-:s/s:-:f/f:-:r/m:-:-
Antiphon: Chukwu bụ Onye nche m,
onwerọzi ihe m ga-achọ.
Ọ na-azụ m dịka atụrụ Ya
onwerọzi ihe m ga-achọ.
1. s/f:-:f/m:-:l/s:-:m/s:-:r/r:-:m/f:-
:r/m:-:-/-:-s/m:-:f/m:-:l/f;-
:s/m:-:s/s:-:s//s:-:f/r:-:d/m:-:-/-
:-d’/s:l:l/s:-:s/f:f:l/l:-:l/s:-:s/m:-
:m/s:s:s/r:-:f/r:-:f/r:-:r/s:-:f/m:-
Dinwenụ bụ Onye nche m,
onwerọ ihe m ga-achọ.
Ọ na-eme ka mụ zurike
n’ebe afịfịa ndụ dị n’uju.
Ọ na-eduga m n’akụkụ mmiri
gul’egu wee tinyekwa ndụ na mmụọ m na-ada mba.
2. s/m:-:f/m:-:l/s:-:f/m:-:-/r:-:s/f:-
:r/m:-:-/–:-:s/s:s:s/s:-
:s/m:m:l/f:-:l/s:r:f/m:-
:s/m:f:r/d:-:s/f:-:s/m:-:-/-:-
:l/m:-:m/m:-;m/s:-:s/s:s:f/r:-
:s/m:-:-/s:-:f/m:-:r/d:-:-
Ọ na-edu m n’ụzọ kwụ ọtọ mak’ifi aha ya
Ọ bụrụgodụ na anam aga n’etiti ndo nk’ọnwụ,
egwu ihe ọbụna ama atụ m.
Ị nọnyere m were osisi Gị na mkpọ Gị na-akasi m obi.
3. l/s:s:s/s:s;f/f:-:m/m:-:s/s:-
:s/m:-:s/f.f.f/r:-:d/m:-
:d/f:r:d/s:s:s/m:-:-
Ịkwadebegolụ m ihe oriri, n’iru ndị ilom,
I tego isi m ude, ikom ejugo n’ọnụ.
4. s/l:m:m.s/r:f:f/m:-:d/r:d:m/s:-
:s/s:s:s/r:m:f/m:-:-/-:-:l/s:-:s/l:-
:d’/s:-:l/s:r;f/m:-:s/m:m:s/f:-:r/m:-:-/-:-:
Ebere na obiọma Gị na-edu m aga
ogologo ndụ m nile.
Aga m ebi n’ụlọ nk’osebụlụwa
Ụbọsị nile nke ndụ m.
5. s/s:-:f/m:-:l//s:-:f/m:-:-/r:-:s/f:-:r/m:-:-/-:-
d’/l:t:s/m:m:l/f:f:s/m:m:l/d’:-:s/s:-:f/f:-:r/m:-:-
Nye Nna na Nwa otito,
nye Mmụọ Nsọ otito.
Nye Chukwu nke dịnụ, dịbunụ, ga-adịnụ, ebebe, ebebe.
Other Igbo Communion Hymns
- Jesu Kristi Achịcha na-enye Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ
- Abụ m Achịcha Dị Ndụ (Jude Nnam)
- Abụ m Ụzọ Bụrụkwa Eziokwu na Ndụ
- Achịcha nke Eligwe bụ ihe O nyere ha
- Achịcha Ndịọma
- Aga m Anata Jesu N’Obi m
- Aga m Eri nri Ndị ọma
- Agụụ Jesu na-agụ m
- Ahụ Kristi bụ sọ mma Bịakwute m
- Ahụ Kristi Nri na-enye Ndụ
- Ahụ Jesu na-enye Ndụ
- Anatago m Jesu n’obi m
- Atọ n’ime Otu Chineke dị Ngọzi
- Atụkwasara m Gị obi Chineke
- Anyị bụ Otu
- Enweghị m Ike Ichezọ Gị Zion
- Bịanụ ka Anyị rie, Bịanụ ka Anyị ñụa
- Bịanụ ka Anyị nara
- Biko Chukwu Eji m obi m Nile
- Bịa Onye nwe Ụwa Kristi dị mma
- Bịanụ Nara Ahụ Kristi
- Bịa Onyenweanyị Jesu
- Bịa n’ime m Chineke bịa
- Beere sọ ma Iriri Ahụ m
- Cheta Cheta na ọdịghị ihe nyịrị Chukwu bụ Nna gị
- Jesu Chekwaba Mkpụrụobi m
- Chineke Onye nwe m
- Chukwu bụ Onye nche m
- Dinwenụ bata Sachaa m
- Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m
- Dinwenụ Jesu Kristi nke nọ na Eucharịstịa
- Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị