Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya Lyrics
Chorus: Chukwu gọzie, gọzie gọzie
Chukwu gọzie ndị nwere ịhụnanya.
1. Onye ọbụla kwadoo bịa maka Jesu.
2. Iwu nke kasị iwu ọbụla bụ ịhụnanya.
3. Ndị nwere obi ịhụnanya bụ ụmụ Chukwu.
4. Ndị nwere obi umeala ga-eje eluigwe.
5. Onyenweanyị kuziere anyị iso ụzọ gị.
6. K’anyị nwere ike ime uche Gị oge nile.
7. Ngọzi dịrị ndị nke na-eme uche Chukwu.
8. O Marịa cheta ụmụ Gị ndị nọ na mkpa.
9. Yọtara anyị ndụ nke grasịa nke ezi omume.
10. Dube anyị n’amaghị Chukwu iso ụzọ Ya.
11. Kuziere anyị n’amaghị Chukwu iso ụzọ Ya.
12. Inye Chukwu otito nke kwesịrị Ya.
13. Ka ọ ga’bụ na oge ọnwụ anyị ka ọ nata anyị.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m