Chukwu Họtalụ Abraham [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Họtalụ Abraham‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Họtalụ Abraham Lyrics

s/s:-:m/r:-:r/m:-:d/s:-:s/f:-:f/r:-:r/m:-:-

Chorus: Chukwu họtalụ Abraham maka Okwukwe nke ya. Okwe nyere igbu nwa ya maka ihi nke Chukwu.

d/d:-:m/s:-:dl/s:-:s/s:m:d/r:-:r/r:m:rl

1. Aja Misa dị nsọpụlụ, dị nnukwu omimi

On’enye Chukwu otito

Nye mmadụ nzọpụta. DC.

2. Adam na Eve, na paradise,

jụrụ ịchụ Aja,

Chukwu wee jụ idebe ha

N’okwu nke ụmụ ya.

3. Jesu Kristi, Adam ọzọ,

chụrụ aja n’elu obe,

Aja nke gbapụtara anyị,

Aja dị ebebe.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns