Chukwu Nna Nara [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Nna Nara‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Nna Nara Lyrics (Key D34)

m:m:d/m:s:-/l:d:l/s:s:-/m:f:r/m:m:-

Chorus: Chukwu Nna nara

Nara onyinye anyị

Nye kwuo anyị udo.

1. O Chukwu nara

Nara aja nke anyị

O Nna anyị Chukwu

Gozie anyị.

2. Bịanụ ka anyị nye

Chukwu onyinye

Achịcha dị ọcha

Na mmanya anyị.

3. Nara obi anyị

Nara ọrụ anyị

Nara ahụhụ anyị

N’arịrịọ anyị.

4. Mbọsị amụrụ anyị

K’ụmụ nke Chukwu

Anyị kwere nkwa

Ịjụ ekwensu.

5. Gosị na Ị bụ Nna

Gosị ebube gị

Nara ụmụ nke gị

Nye ha udo.

6. Otito dịrị Nna

Otito dịrị Nwa

Dịkwara Mmụọ Nsọ

Ụwatụwa. Amen.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns