Chukwu Nwa Emere Mmadụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Nwa Emere Mmadụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Nwa Emere Mmadụ Lyrics (Key A34)

Chorus: Chukwu Nwa emere mmadụ ya bụ Dinwenụ

N’abịa n’elu altar site na Sacramenti

Nke Eucharistịa dị nsọ.

1. Leenụ Dinwenụ k’ọna gbadata onye ọma ka-sielu Nnọọ Dinwenụ.

2. Bịanụ n’iru ya sekpuere ya

Ezi Chukwu dị ndụ onye dịka Dinwenụ.

3. Nnọọ Dinwenụ abụ m Nwa gị

Onye netosịghị ka ị bata n’ime m.

4. Ebe m n’ele anya gị anam arịọ kwa gị

Chukwu dị ebere ka Ị bata n’ime ya.

5. Bụba abụ nke dị ụtọ nabata Dinwenụ

Kụkwa egwu kasị mma

Bụba abụ nye Dinwenụ.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns