Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a Lyrics

1. Chukwu Nwa si n’igwe bịa n’ime ụwa nke a.

Wee ghọọ achịcha dị ndụ na mmanya dị oke ọnụ ọ sịrị.

Chorus: Naranụ m rie naranụ m rie ahụ m o ahụ m o

Naranụ m ñụọ naranụ m ñụọ, Ọbara mụ o ọbara m o. Otito dịrị ya otito dịrị ya otito dịrị ya dịrị ya dịrị ya DC.

2. Jesu kwere anyị nkwa

onye chọrọ ịdị ndụ

Nata ahụ m na ọbara m

Ị ga-enwe nzọpụta. Ọ sịrị.

3. Ndị ụmụ-azụ Jesu

gbasara ozi ọma nke a

N’ime ụwa nile

Okwu Jesu na ọlụ. Ọ sịrị.

4. Ngọzi ka m na-enye ụnụ

Na-emenụ ihe nke a

Site na ụbọchị tata,

ruo mgbe egbighịebi. Ọ sịrị

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns