Chukwu nwe Uwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu nwe Uwa‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu nwe Uwa Lyrics

Chorus:

Chukwu nw’ụwa Onye nwe ụwa nile,

Chukwu ga-ekpe ụwa nile ikpe.

1. Osebụlụwa Chukwu,

Ọ bụ Gị ker’anyị,

nyer’anyị aka iso Kristi.

2. Osebụlụwa Chukwu,

Ọ bụ Gị kere anyị

Nna zọpụta anyị

ekpo Ị ga-ekpe anyị ikpe.

3. Adam mere njọ

anyị na ata y’ụta,

Ma anyị na-eme njọ

onye na-ata anyị ụta.

4. Jesu nwa chukwu,

mgbe Ị ga-abịa ọzọ

buru anyị baa n’añụrị ebebe.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns