Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar Lyrics
s:-:m:m/m:m:r.r:r/l,:l,:d:-/t,:-:t,:-/s,:-:-
Chorus: Dinwenụ anyị ebutela onyinye anyị n’altar iji fee gị,
Were afọma gị nara ya ka I were Si na ya,
mebe Sacramenti nke mgbapụta anyị.
1. Anyị n’arịọ gị Dinwenụ ka ị nara
onyinye nke anyị n’ebunye gị
Gị bụ Eze anyị.
Mee ka ofufe anyị n’efe gị,
duruo anyị n’otito, otito, gị.
2. Anyị n’arịọ gị Dinwenụ ka I mee
K’anyị site n’obi ọma,
were onyinye gị n’efe gị,
Ka ọgabụ iwere grasịa gị wụchaa anyị,
K’anyị site n’ihe omimi nke anyị
n’esonye n’aya were dị ọcha.
3. Dinwenụ nara ekpere nke ndị kwere na gị
na onyinye anyị na-ehunyere gị,
k’anyị site n’ime omume nke ofufe na nsọpụrụ
wee gafee, n’otito nke eligwe.
4. Anyị n’arịọ gị Dinwenụ, k’onyinye
anyị butere gị dị mma n’ihu gị,
were nwetar’anyị grasịa nke iji bi ndụ dị asọ
wee nweta ndụ ebebe.
Other Igbo Offertory Hymns
- Aja Dị Nsọ
- Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna
- Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke
- Bịa nye Ya Ekene
- Bunye Chineke Onyinye Gị
- Bute Ihe Onyinye
- Bute Onyinye
- Butenụ Onyinye Dị Mma
- Butere Chineke Onyinye Gị
- Cheta ihe nile Chineke meere Gị
- Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị
- Kele Chineke Jaa Ya Mma
- Chukwu Biko Nara Onyinye
- Chukwu Nna Nara
- Chukwu Nwa Emere Mmadụ
- Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar
- Ejila Onyinye Chineke eme Ngala
- Ihe m Nwere ka m Ga enye Dinwenụ
- Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ
- Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа
- Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe
- Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị
- Mmụọozi nke Chineke bu Ite Mgbaisiọma
- Nara Ekele Chukwu N’enye Ezi Onyinye
- Nara O Chukwu
- Nara Onyinye Gọzikwa Ụmụ Gị
- Nara Onyinye Gọzie, Chukwu
- Nye Onyinye Chineke
- Onye Dịka Chukwu
- Nye Chineke Onyinye
- Nye Ya Onyinye Dị Mma
- O Chukwu Biko Nara Aja
- Onyinye Dị Asọ
- Ọkaka Imeka
- Olisa Doo
- Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha
- Onyinye Ajadụ Nyere
- Onyinye Obi Ọcha
- Onyinye Mara Mma
- Onyinye Ọma
- Pụtanụ K’anyị nye Chineke Nna Onyinye
- Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke
- Were Onyinye Dị Mma Kelee Ya
- Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu
- Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị
- Chukwu Họtalụ Abraham
- Kristi Dinwenụ Ụkọchukwu Ebebe
- Chineke Nna Onye na-enye Onyinye
- Chukwu Nna Dị Nsọ Anyị Ekele Gị
- Ekele Dịrị Onye Onyinye
- Ekene Marịa Ezigbo Nne
- Jesu Nara Onyinye Anyị
- Kedụ ihe m ga-emere Chineke
- Wetanụ ihe Onyinye dị mma, Nye Chineke
- Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu
- Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe
- Onyinye nke Chukwu
- Ọlaọcha na Ọlaedo
- Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri
- Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m
- Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ
- Werenụ Onwe Gị nye Chukwu
- Aga m Enye Chukwu Onyinye
- Bịanụ Ka Anyị Keleenụ Chukwu
- Bịa Kelee Ya
- Buru Ụzọ Chọwa Alaeze
- Chinaemere m
- Ezi Chukwu Nara Aja Anyị
- Jesu Nwa Chineke Abịago
- Mma Mma Jesus
- Nara Aja N’aka Ụkọchukwu
- Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị
- Ọ Gọzie Gị Kelee Ya
- Onyinye Siri N’ezi Obi
- So m Too Chukwu
- Kosisọ Chukwu
- Chinecherem
- Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu