Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Dinwenụ m Etoro m ka ịbata n’obi m Lyrics (Key F 2/2)

1. m:m//r:r/d:-/t,:-/d:d/r:r/m:-/-:-/s:s/f:f/m:-/r:-/m:m/r:r/d:-/-:-//

Dinwenụ m etoro m k’ịbata n’obi m, ma kwura sọ ofu okwu, N’obi m g’adịrị.

2. Eji obi m nile kwere n’ọbụ Ngị Chukwu onye okike m Na onye  Nzọpụta m.

3. Ahụrụ m Ngị n’anya N’obi m nile nọ, Ngị nke hụrụ m n’anya Tupu m were dị ndụ.

4. Sọ Ngị bụ ihe oriri Nke mkpụr’obi nke m Bịa bata n’ime obi m Jesu Dinwenụ m.

5. Emere m ebere Maka njọ m mere Chukwu kasị afọ ọma Gbaghara m ha ncha.

6. Nyere m aka, Jesu Ka m wee nara gị Na obi dịkasịrị ọcha Na obi añụrị.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns