Dinwenụ na-edu m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Dinwenụ na-edu m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Dinwenụ na-edu m Lyrics
Chorus: Dinwenụ na-edu m o nweghị ihe m ga-achọ, Ọ na-edu m n’ebe nri juru na-eduga m ebe m ga-añụ mmiri oyi.
1. Ọ na-eweghachi mmụọ m na-ezi m ụzọ kwụ ọtọ n’ihi aha ya.
2. Asi na m na-aga n’ụzọ ndo ọnwụ ngaghị atụ egwu ihe ọjọọ, n’ihina ịnọnyere m, Were mkpara igwe na mkpọ gị na-agba m ume.
3. Ị kwadoro m ihe oriri n’ihu ndị n’akpagbu m, I tego m ude n’isi iko m ejufewo oke.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m