Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ebe Dinwenụ Nọnyere Anyị Lyrics

d’:d’/d’.s:s/m.m:-.m/f:-//

Chorus: Ebe Dinwenụ nọnyere anyị,

Ebe Chineke nọnyere anyị

Ebe Dinwenụ nọnyere anyị,

O nweghị onye pụrụ imegide anyị.

1. Ọ bụ Krsiti ga-emegide anyị mbanụ,

Ọ nwụrụ n’obe iji gbapụta anyị. Alleluia.

2. Ọ bụ ndị mmụọma g’emegide anyị mbanụ,

Ha bụ ndị Ozi nke Chukwu anyị. Alleluia.

3. Ọ bụghị ike ekwensu nke ọ na-abụ ike ọchịchịrị,

Ọ bụghị uwe nke ọ na-abụ ihe oriri g’ekewapụ anyị n’ịhụnanya Kristi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns