Ebe Ịhụnanya na Afọma dị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ebe Ịhụnanya na Afọma dị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ebe Ịhụnanya na Afọma dị Lyrics

d’.d’:-.t/d’:d’/s.s:-.s/m:-/f.f:-.m/f:s.s/m:-/:

/s:s/fe.s:s/s.fe:s.s/m:-/f.f:-.r/r:r.r/d:-/-://

Chorus: Ebe ịhụnanya na afọma dị, ebe ahụ ka Chukwu nọ,

Ebe ịhụnanya n’obiọma dị, ebe ahụ ka Chukwu nọ.

1. Ịhụnanya Kristi, ekpokọtago anyị ọnụ,

Ngwa ka anyị goribe, ñụrịba na ya.

2. Ka anyị n’atụ Chukwu dị ndụ egwu hụ ya n’anya.

Ngwanụ ka anyị were ezi obi hụ onwe anyị n’anya.

3. Ya bụ, mgbe ọbụla, anyị zukọrọ ọnụ,

K’anyị kpachapụ anya, ghara inwe nkewa na mmụọ anyị.

4. Ka ajọ esemokwu kwụsị, ka oke mgbagha kwụsị,

Ka Kristi Chukwu anyị biri n’etiti anyị.

5. Kristi Chukwu anyị, ka anyị na ndị dị nsọ hụazi ihu gị n’otito, ebe ahụ k’anyị g’enweta nnukwu añụrị ebebe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns