Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Psalm 8 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ebube Gị Juputara Eligwe na Ala Lyrics

s.s:s.d’/s.m:m.m/s.s:f.m/m:l.l/s:s/

d’:s.s/s;m.f/l:f.s/s:m/m:-//

Chorus: Ebube Gị juputara eligwe n’ala Onyenweanyị ọ bụ onye nzuzu n’ekwu na Chukwu adịghị.

1. s.l:s.ls:l.f:m:-:m.sm.f:r:m.d:d:d:d:-

Osebụrụwa Chineke ka aha gị siri dị ebube n’ụwa.

2. l:l:s:d’.l:s:m.s:s:-:s.l:f:m:-

d’.s:s.s:m.l:s:s:-:s.l:f.s:s.s:s.m:m:-

N’eligwe ụmụaka eku n’aka na eto Gị, Iwusiri mgbodo Gị ike, ka iwee merie ndị iro Gị.

3. d’.d:l.l:s:f:f.m:m:-:l:l.l:m:f.s/s:-

:l:f:f.s:m:m:-:l:-:l:d’:s:l.f/m:-:s:m:f:r:m.d:d:-:-

M lee anya n’igwe bụ ọrụ aka gị, hụ kpakpando na ọnwa, inyere ọnọdụ A! Onye ka mmadụ bụ ịna echere echiche.

4. s:m.f:s:-:l:f.s:s.f:s:s:m-

d.s:s.l:m:m.m:s:f:m:-

:f:f:l:s:r.f/f.f:m:d.d:d:-:s.s:s.s:m:-:d:r./d:-:-:-

Ikere ya nwantakịrị ọ bụrụ Mmụọ-ozi iji otito na ebube chọọ ya mma, bịakwa mee ya eze ihe nile ekereke, tinye ihe nile, n’okpuru ya.

5. s:s.f:m.s:s:s:l:f.s:s:m:-:-:-

/d’:l:t:s.l:s:-:d’:t:l:s:l:s:-:-:-

/d’:s’:r’:-:m:f:.r:m:-:-:-

Atụrụ na ehi na ụmụ anụ ọhịa, nnụnụ nke igwe, azụ dị na mmiri ha ncha dị n’okpuru ya.

6. s.l:s.l:s:l.f:m:-:m.s:m.f:r:m.d:d:d:d:-

Osebụrụwa Chineke, ka aha Gị si dị ebube n’ụwa.

7. m.m:m.f:l:s:f.f.f:m:-:s:l:s:s:l:f.s:m:-

:m.s:s.s:f:m:m:r:d:-s:m:m:-:-:-

Otito dịrị Nna ji ike nile, dịrị Nwa ya Jesu Kristi, dịrị Mmụọ-Nsọ bi n’obi anyị ebebe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns